Abụ Ọma 68:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị eze na ndị agha ha na-agbalaga.+ Ha na-agbalaga. Nwaanyị nọ n’ụlọ na-eso eketa ihe a kwatara n’agha.+
12 Ndị eze na ndị agha ha na-agbalaga.+ Ha na-agbalaga. Nwaanyị nọ n’ụlọ na-eso eketa ihe a kwatara n’agha.+