-
1 Samuel 30:23-25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ma Devid sịrị ha: “Ụmụnne m, unu esila otú a eme ihe Jehova nyere anyị. O chebere anyị, nyekwara anyị aka anyị emerie ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga nke lụsoro anyị agha.+ 24 Ònye ga-ekweta ihe a unu na-ekwu? Ihe onye gara agha ga-eketa ga-aha ka ihe onye nọ na-elekọta ibu anyị ga-eketa.+ Mmadụ niile ga-eketa ihe.”+ 25 Malite n’ụbọchị ahụ gawa, ihe a o kwuru ghọrọ iwu, bụrụkwa ihe a na-eme n’Izrel ruo taa.
-