8 Ha gburu ndị eze Midian, ya bụ, Ivaị na Rikem na Zọọ na Họọ na Riba, bụ́ ndị eze Midian ise;+ tinyere ndị ọzọ, ha jikwa mma agha gbuo Belam+ nwa Biọ.
7 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala Jọshụa na ụmụ Izrel meriri n’akụkụ ọdịda anyanwụ nke Jọdan, malite na Bel-gad+ nke dị na ndagwurugwu* Lebanọn,+ ruo n’Ugwu Helak,+ nke dị ruo Sia,+ Jọshụa wee nye ya ebo niile nke Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa ha n’òkè n’òkè,+