8 O wee gaa n’ihu ịsị ha: “Jirinụ ọtụtụ akụ̀ na ọtụtụ anụ ụlọ laghachi n’ụlọikwuu unu, jirikwanụ ọlaọcha na ọlaedo na ọla kọpa na ígwè na uwe dị nnọọ ukwuu.+ Werenụ òkè unu n’ihe a kwatara+ n’aka ndị iro unu, unu na ụmụnne unu.”
24 Ònye ga-ege ntị n’ihe a unu na-ekwu? N’ihi na otú òkè nke onye gara agha hà, otú ahụ ka òkè nke onye nọdụrụ ọdụ n’akụkụ ibu+ ga-aha. Mmadụ niile ga-eketa ihe.”+