Ọnụ Ọgụgụ 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Kee ihe ha kwatara n’agha ụzọ abụọ, were otu ụzọ nye ndị na-eso aga agha, bụ́ ndị gara agha ahụ, werekwa nke ọzọ nye ndị niile fọdụrụ ná nzukọ a.+ 1 Samuel 30:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ònye ga-ege ntị n’ihe a unu na-ekwu? N’ihi na otú òkè nke onye gara agha hà, otú ahụ ka òkè nke onye nọdụrụ ọdụ n’akụkụ ibu+ ga-aha. Mmadụ niile ga-eketa ihe.”+
27 Kee ihe ha kwatara n’agha ụzọ abụọ, were otu ụzọ nye ndị na-eso aga agha, bụ́ ndị gara agha ahụ, werekwa nke ọzọ nye ndị niile fọdụrụ ná nzukọ a.+
24 Ònye ga-ege ntị n’ihe a unu na-ekwu? N’ihi na otú òkè nke onye gara agha hà, otú ahụ ka òkè nke onye nọdụrụ ọdụ n’akụkụ ibu+ ga-aha. Mmadụ niile ga-eketa ihe.”+