Ọnụ Ọgụgụ 31:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Keenụ ihe ndị ahụ a kwatara n’agha ụzọ abụọ. Werenụ otu ụzọ nye ndị so gaa agha, werekwanụ nke ọzọ nye ndị niile fọrọ ná nzukọ a.+
27 Keenụ ihe ndị ahụ a kwatara n’agha ụzọ abụọ. Werenụ otu ụzọ nye ndị so gaa agha, werekwanụ nke ọzọ nye ndị niile fọrọ ná nzukọ a.+