Diuterọnọmi 20:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, unu nwere ike ịchịkọrọ ụmụ nwaanyị ha, ụmụ ha, na anụ ụlọ ha, bukọrọkwa ihe niile dị n’obodo ahụ, ya bụ, ihe niile unu kwatara.+ Unu ga-ewere ihe niile unu kwatara n’obodo ndị iro unu, bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.+
14 Ma, unu nwere ike ịchịkọrọ ụmụ nwaanyị ha, ụmụ ha, na anụ ụlọ ha, bukọrọkwa ihe niile dị n’obodo ahụ, ya bụ, ihe niile unu kwatara.+ Unu ga-ewere ihe niile unu kwatara n’obodo ndị iro unu, bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.+