Joshụa 22:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ gwakwara ha, sị: “Jirinụ ọtụtụ akụ̀, ọtụtụ anụmanụ, ọlaọcha na ọlaedo, ọla kọpa na ígwè, nakwa ọtụtụ uwe laghachi n’ụlọikwuu unu.+ Werenụ ihe ndị unu kwatara+ n’aka ndị iro unu gaa ka unu na ụmụnne unu kee ha.”
8 Ọ gwakwara ha, sị: “Jirinụ ọtụtụ akụ̀, ọtụtụ anụmanụ, ọlaọcha na ọlaedo, ọla kọpa na ígwè, nakwa ọtụtụ uwe laghachi n’ụlọikwuu unu.+ Werenụ ihe ndị unu kwatara+ n’aka ndị iro unu gaa ka unu na ụmụnne unu kee ha.”