Abụ Ọma 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ ya jupụtara n’ịṅụ iyi na aghụghọ na mmegbu.+Nsogbu na ihe ọjọọ dị n’okpuru ire ya.+ Abụ Ọma 59:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi mmehie ha ji ọnụ ha mee, bụ́ okwu nke si n’egbugbere ọnụ ha;+Ka e jidekwa ha na nganga ha,+Ee, n’ihi ọbụbụ ọnụ na okwu aghụghọ ha na-ekwu ugboro ugboro.
12 N’ihi mmehie ha ji ọnụ ha mee, bụ́ okwu nke si n’egbugbere ọnụ ha;+Ka e jidekwa ha na nganga ha,+Ee, n’ihi ọbụbụ ọnụ na okwu aghụghọ ha na-ekwu ugboro ugboro.