12 Ha eriwo ngarị n’ime gị iji wụfuo ọbara.+ Ị narawokwa ọmụrụ nwa+ na ụma.+ I jikwa ime ihe ike na-enweta uru+ site n’irigbu ndị ibe gị,+ i chefuwokwa m,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
7 Ọ na-agụsi ha agụụ ike ka ájá dịrị n’isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha;+ ha na-agbagọkwa ụzọ nke ndị dị umeala n’obi;+ nwoke na nna ya agakwuruwo otu nwa agbọghọ,+ iji metọọ aha nsọ m.+