Levitikọs 25:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Anala ya ọmụrụ nwa, anakwala ya ụma,+ kama tụọ egwu Chineke gị;+ nwanne gị ga-esoro gị dịrị ndụ. Ezikiel 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ gbazinyewo mmadụ ego ma nara ọmụrụ nwa,+ ọ narawokwa ụma,+ ọ gaghị adị ndụ. O mewo ihe arụ a niile.+ A ga-egburịrị ya. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
13 Ọ gbazinyewo mmadụ ego ma nara ọmụrụ nwa,+ ọ narawokwa ụma,+ ọ gaghị adị ndụ. O mewo ihe arụ a niile.+ A ga-egburịrị ya. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+