Abụ Ọma 89:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị. Ndị Hibru 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, ebe anyị ga-enweta alaeze nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji,+ ka anyị na-enweta obiọma na-erughịrị mmadụ, nke anyị ga-esite na ya jiri egwu Chineke na ụjọ+ na-ejere Chineke ozi dị nsọ nke ọ na-anabata.
7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.
28 Ya mere, ebe anyị ga-enweta alaeze nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji,+ ka anyị na-enweta obiọma na-erughịrị mmadụ, nke anyị ga-esite na ya jiri egwu Chineke na ụjọ+ na-ejere Chineke ozi dị nsọ nke ọ na-anabata.