Diuterọnọmi 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+ Abụ Ọma 106:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha chefuru Chineke bụ́ Onye Nzọpụta ha,+Onye mere oké ihe dị iche iche n’Ijipt,+
18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+