Diuterọnọmi 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+ Abụ Ọma 78:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ha echetaghị aka ya,+Ha echetaghịkwa ụbọchị ọ gbapụtara ha n’aka onye mmegide,+
18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+