Ilu 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+ Aịzaya 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 iji kwapụ ndị ogbenye n’okwu ikpe, napụkwa ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’etiti ndị m+ ikpe ziri ezi, ka ndị inyom di ha nwụrụ wee ghọọrọ ha ihe nkwata, ka ha wee bukọrọ ihe ụmụ na-enweghị nna!+
22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+
2 iji kwapụ ndị ogbenye n’okwu ikpe, napụkwa ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’etiti ndị m+ ikpe ziri ezi, ka ndị inyom di ha nwụrụ wee ghọọrọ ha ihe nkwata, ka ha wee bukọrọ ihe ụmụ na-enweghị nna!+