Aịzaya 29:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị na-eme ka mmadụ banye ná mmehie site n’okwu ọnụ ya,+ ndị na-ewere ihe ụrà debere onye na-enye ịdọ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá,+ ndị na-ejikwa arụmụka na-enweghị isi akwapụ onye ezi omume n’akụkụ.+ Abụ Ákwá 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Na ịgbagọ ikpe mmadụ bụcha ihe Jehova na-akwadoghị.+ Emọs 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-agụsi ha agụụ ike ka ájá dịrị n’isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha;+ ha na-agbagọkwa ụzọ nke ndị dị umeala n’obi;+ nwoke na nna ya agakwuruwo otu nwa agbọghọ,+ iji metọọ aha nsọ m.+
21 ndị na-eme ka mmadụ banye ná mmehie site n’okwu ọnụ ya,+ ndị na-ewere ihe ụrà debere onye na-enye ịdọ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá,+ ndị na-ejikwa arụmụka na-enweghị isi akwapụ onye ezi omume n’akụkụ.+
7 Ọ na-agụsi ha agụụ ike ka ájá dịrị n’isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha;+ ha na-agbagọkwa ụzọ nke ndị dị umeala n’obi;+ nwoke na nna ya agakwuruwo otu nwa agbọghọ,+ iji metọọ aha nsọ m.+