Aịzaya 59:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eziokwu alaala,+ a na-ebukọrọkwa ihe onye ọ bụla nke sepụrụ aka n’ihe ọjọọ.+ Jehova wee hụ ya, o wee bụrụ ihe ọjọọ n’anya ya na ikpe ziri ezi adịghị.+ Habakọk 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anya gị dị nsọ nke ukwuu nke na ọ dịghị ele ihe ọjọọ; ị pụghịkwa ilegide nsogbu anya.+ Gịnị mere i ji na-ele ndị aghụghọ n’anya n’anya,+ na-agbachikwa nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye na-eme ezi omume karịa ya?+
15 Eziokwu alaala,+ a na-ebukọrọkwa ihe onye ọ bụla nke sepụrụ aka n’ihe ọjọọ.+ Jehova wee hụ ya, o wee bụrụ ihe ọjọọ n’anya ya na ikpe ziri ezi adịghị.+
13 Anya gị dị nsọ nke ukwuu nke na ọ dịghị ele ihe ọjọọ; ị pụghịkwa ilegide nsogbu anya.+ Gịnị mere i ji na-ele ndị aghụghọ n’anya n’anya,+ na-agbachikwa nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye na-eme ezi omume karịa ya?+