Abụ Ọma 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova, ị hụwo ya.+ Agbachila nkịtị.+Jehova, biko, anọla m n’ebe dị anya.+ Abụ Ọma 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+ Abụ Ọma 50:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 I mere ihe ndị a, ma m gbachiri nkịtị.+I chere na m ga-adị ka gị.+M ga-abara gị mba,+ m ga-emekwa ka ihe i mere doo gị anya.+
14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+
21 I mere ihe ndị a, ma m gbachiri nkịtị.+I chere na m ga-adị ka gị.+M ga-abara gị mba,+ m ga-emekwa ka ihe i mere doo gị anya.+