Abụ Ọma 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ndị ajọ omume ndị bukọwooro ihe m.Ndị iro bụ́ ndị na-emegide mkpụrụ obi m gbara m gburugburu na-achọ ịnwụde m.+ Emọs 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nụrụnụ okwu a, unu nne ehi Beshan,+ ndị nọ n’ugwu Sameria,+ ndị na-erigbu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ndị na-echi ndị ogbenye ọnụ n’ala, ndị na-asị ndị nna ha ukwu, ‘Wetanụ, ka anyị ṅụọ!’
9 N’ihi ndị ajọ omume ndị bukọwooro ihe m.Ndị iro bụ́ ndị na-emegide mkpụrụ obi m gbara m gburugburu na-achọ ịnwụde m.+
4 “Nụrụnụ okwu a, unu nne ehi Beshan,+ ndị nọ n’ugwu Sameria,+ ndị na-erigbu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ndị na-echi ndị ogbenye ọnụ n’ala, ndị na-asị ndị nna ha ukwu, ‘Wetanụ, ka anyị ṅụọ!’