Aịzaya 49:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Geenụ m ntị, unu agwaetiti,+ ṅaanụ ntị, unu mba ndị dị n’ebe dị anya.+ Jehova kpọrọ m+ ọbụna mgbe m nọ n’afọ.+ Ọ kpọrọ m aha mgbe m nọ n’afọ nne m.+
49 Geenụ m ntị, unu agwaetiti,+ ṅaanụ ntị, unu mba ndị dị n’ebe dị anya.+ Jehova kpọrọ m+ ọbụna mgbe m nọ n’afọ.+ Ọ kpọrọ m aha mgbe m nọ n’afọ nne m.+