Abụ Ọma 139:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha.
16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha.