Abụ Ọma 71:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ n’ebe ị nọ ka m dabeere malite n’oge m nọ n’afọ;+Ọ bụ Gị kewapụtara m n’afọ nne m.+Ọ bụ gị ka m na-enye otuto mgbe niile.+ Aịzaya 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị+ na Onye kpụrụ gị,+ onye na-enyere gị aka malite mgbe ị nọ n’afọ,+ ‘Atụla egwu,+ gị ohu m Jekọb, atụkwala egwu, gị Jeshurọn,+ onye m họọrọ. Aịzaya 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Geenụ m ntị, gị ụlọ Jekọb na unu niile ndị fọdụrụ n’ụlọ Izrel,+ ndị m buru malite mgbe unu nọ n’afọ, ndị m buru malite mgbe unu nọ n’akpa nwa.+
6 Ọ bụ n’ebe ị nọ ka m dabeere malite n’oge m nọ n’afọ;+Ọ bụ Gị kewapụtara m n’afọ nne m.+Ọ bụ gị ka m na-enye otuto mgbe niile.+
2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị+ na Onye kpụrụ gị,+ onye na-enyere gị aka malite mgbe ị nọ n’afọ,+ ‘Atụla egwu,+ gị ohu m Jekọb, atụkwala egwu, gị Jeshurọn,+ onye m họọrọ.
3 “Geenụ m ntị, gị ụlọ Jekọb na unu niile ndị fọdụrụ n’ụlọ Izrel,+ ndị m buru malite mgbe unu nọ n’afọ, ndị m buru malite mgbe unu nọ n’akpa nwa.+