Aịzaya 43:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ugbu a, nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị,+ Jekọb, Onye kpụrụ gị,+ Izrel: “Atụla egwu, n’ihi na agbapụtawo m gị.+ Akpọwo m gị aha gị.+ Ị bụ nke m.+ Aịzaya 43:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị m kpụụrụ onwe m, ka ha wee kọọ akụkọ otuto m.+ Aịzaya 44:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Cheta ihe ndị a, gị Jekọb,+ cheta ihe ndị a, gị Izrel, n’ihi na ị bụ ohu m.+ Ọ bụ m kpụrụ gị.+ Ị bụ ohu m. Izrel, agaghị m echefu gị.+ Aịzaya 64:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ị bụ Nna anyị.+ Anyị bụ ụrọ,+ ọ bụ gị kpụrụ anyị;+ anyị niile bụkwa ọrụ aka gị.+
43 Ugbu a, nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị,+ Jekọb, Onye kpụrụ gị,+ Izrel: “Atụla egwu, n’ihi na agbapụtawo m gị.+ Akpọwo m gị aha gị.+ Ị bụ nke m.+
21 “Cheta ihe ndị a, gị Jekọb,+ cheta ihe ndị a, gị Izrel, n’ihi na ị bụ ohu m.+ Ọ bụ m kpụrụ gị.+ Ị bụ ohu m. Izrel, agaghị m echefu gị.+