Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya;+Jekọb bụ òkè o ketara.+ Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jaa ahọrọwo Jekọb ka ọ bụrụ nke ya,+Họrọkwa Izrel ka ọ bụrụ ihe onwunwe ya pụrụ iche.+