31 nakwa n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe ị hụrụ otú Jehova bụ́ Chineke gị si kuru gị+ dị ka nwoke si eku nwa ya, n’ebe niile unu jegharịrị ruo mgbe unu bịarutere ebe a.’+
2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị+ na Onye kpụrụ gị,+ onye na-enyere gị aka malite mgbe ị nọ n’afọ,+ ‘Atụla egwu,+ gị ohu m Jekọb, atụkwala egwu, gị Jeshurọn,+ onye m họọrọ.