Abụ Ọma 71:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ n’ebe ị nọ ka m dabeere malite n’oge m nọ n’afọ;+Ọ bụ Gị kewapụtara m n’afọ nne m.+Ọ bụ gị ka m na-enye otuto mgbe niile.+ Aịzaya 49:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Geenụ m ntị, unu agwaetiti,+ ṅaanụ ntị, unu mba ndị dị n’ebe dị anya.+ Jehova kpọrọ m+ ọbụna mgbe m nọ n’afọ.+ Ọ kpọrọ m aha mgbe m nọ n’afọ nne m.+ Jeremaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.”
6 Ọ bụ n’ebe ị nọ ka m dabeere malite n’oge m nọ n’afọ;+Ọ bụ Gị kewapụtara m n’afọ nne m.+Ọ bụ gị ka m na-enye otuto mgbe niile.+
49 Geenụ m ntị, unu agwaetiti,+ ṅaanụ ntị, unu mba ndị dị n’ebe dị anya.+ Jehova kpọrọ m+ ọbụna mgbe m nọ n’afọ.+ Ọ kpọrọ m aha mgbe m nọ n’afọ nne m.+
5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.”