Abụ Ọma 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ gị bụ Onye si n’afọ sepụta m,+Onye mere ka obi ruo m ala mgbe m na-aṅụ ara nne m.+ Aịzaya 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Geenụ m ntị, gị ụlọ Jekọb na unu niile ndị fọdụrụ n’ụlọ Izrel,+ ndị m buru malite mgbe unu nọ n’afọ, ndị m buru malite mgbe unu nọ n’akpa nwa.+
3 “Geenụ m ntị, gị ụlọ Jekọb na unu niile ndị fọdụrụ n’ụlọ Izrel,+ ndị m buru malite mgbe unu nọ n’afọ, ndị m buru malite mgbe unu nọ n’akpa nwa.+