Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. Diuterọnọmi 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ghọọ eze na Jeshurọn,+Mgbe ndị isi nke ndị ahụ gbakọtara,+Bụ́ ebo niile nke Izrel.+ Diuterọnọmi 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+