Zefanaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+
10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+