Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 68:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Arịa ndị e ji ọla nchara mee ga-esi n’Ijipt pụta;+

      Kush ga-amatị aka ngwa ngwa nye Chineke onyinye.+

  • Abụ Ọma 72:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—

      Ha ga-atụ ụtụ.+

      Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—

      Ha ga-eweta onyinye.+

  • Aịzaya 18:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “N’oge ahụ, a ga-ewetara Jehova nke ụsụụ ndị agha onyinye,+ site n’aka ndị toro ogologo, ndị akpụkpọ ahụ́ ha na-akwọ mụrụmụrụ,+ ndị a na-atụ egwu n’ebe niile, mba dị ike nke ukwuu, nke na-azọdakwa ndị ọzọ, ndị osimiri buuru ala ha, n’ebe a kpọkwasịrị aha Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Ugwu Zayọn.”+

  • Aịzaya 60:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Legharịa anya hụrụ! A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị.+ Ụmụ gị ndị ikom si n’ebe dị anya na-abịa, a ga-ekukwa ụmụ gị ndị inyom n’akụkụ bịa wee lekọta ha.+

  • Ọrụ Ndịozi 8:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ya mere, o biliri gaa, ma, lee! otu ọnaozi+ Itiopia,+ nke nwere ike dị ukwuu n’okpuru Kandesi bụ́ eze nwaanyị ndị Itiopia, onye na-elekọta akụ̀ ya niile. Ọ gara Jeruselem ife Chineke,+

  • Ndị Rom 15:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 ka m wee bụrụ onye ozi Kraịst Jizọs nke na-ejere ọha mmadụ bụ́ ndị mba ọzọ ozi,+ na-arụ ọrụ dị nsọ nke ozi ọma+ banyere Chineke, ka àjà+ ahụ, ya bụ, ndị mba ọzọ a, wee bụrụ ihe dị ya mma,+ ebe e ji mmụọ nsọ na-edo ya nsọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya