2 Ihe E Mere 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Tinyere onye mba ọzọ, onye na-esoghị ná ndị gị Izrel,+ onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị dị ukwuu+ nakwa n’ihi aka gị dị ike+ nakwa n’ihi ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị,+ o wee bịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+ Jọn 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma e nwere ụfọdụ ndị Grik+ so n’etiti ndị ahụ bịara ife ofufe n’ememme ahụ.
32 “Tinyere onye mba ọzọ, onye na-esoghị ná ndị gị Izrel,+ onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị dị ukwuu+ nakwa n’ihi aka gị dị ike+ nakwa n’ihi ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị,+ o wee bịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+