Jeremaya 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Onye Kush+ ọ̀ pụrụ ịgbanwe akpụkpọ ahụ́ ya? ka agụ owuru ọ̀ pụrụ ịgbanwe àgwà ọ tụrụ?+ Ọ bụrụ otú ahụ, unu onwe unu, bụ́ ndị a kụziiri ime ihe ọjọọ,+ nwekwara ike ime ihe ọma. Zefanaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+
23 “Onye Kush+ ọ̀ pụrụ ịgbanwe akpụkpọ ahụ́ ya? ka agụ owuru ọ̀ pụrụ ịgbanwe àgwà ọ tụrụ?+ Ọ bụrụ otú ahụ, unu onwe unu, bụ́ ndị a kụziiri ime ihe ọjọọ,+ nwekwara ike ime ihe ọma.
10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+