21 Ị ga-asịkwa n’obi gị, ‘Ònye bụ nna mụụrụ m ụmụ a, ebe m bụ nwaanyị gba aka ụmụ, nke na-adịghị atụ ime, onye a dọọrọ n’agha na onye a kpụụrụ ka ọ bụrụ onye mkpọrọ?+ Ma ụmụ ndị a, ọ̀ bụ onye zụlitere ha?+ Lee! A hapụrụ naanị m.+ Ụmụ ndị a—olee ebe ha nọ kemgbe?’”+