Aịzaya 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+ Jeremaya 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Olileanya dịịrị gị n’ọdịnihu,’+ ka Jehova kwuru, ‘ụmụ gị ga-alọtakwa n’ókèala ha.’”+ Matiu 24:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.
5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+
31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.