Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 30:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọghachite ndị gị a dọọrọ n’agha+ wee meere gị ebere+ ma si n’etiti ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị chụsasịrị gị kpọghachite gị.+

  • Abụ Ọma 106:47
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 47 Jehova Chineke anyị, biko, zọpụta anyị,+

      Sikwa ná mba dị iche iche chịkọta anyị,+

      Ka anyị wee nye aha nsọ gị ekele,+

      Jirikwa ọṅụ too gị.+

  • Aịzaya 66:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ha ga-eji ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ụgbọala e mechiri elu ya emechi na ịnyịnya ibu na nne kamel+ ndị na-awụ ọsọ bute ụmụnne unu niile site ná mba niile+ dị ka onyinye a ga-enye Jehova,+ bute ha n’ugwu nsọ m,+ bụ́ Jeruselem,” ka Jehova kwuru, “dị nnọọ ka mgbe ụmụ Izrel na-eji arịa dị ọcha ebubata onyinye n’ụlọ Jehova.”+

  • Ezikiel 36:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 M ga-esi n’etiti mba ndị ahụ kpọpụta unu, sikwa n’ala niile kpọkọta unu, kpọlata unu n’ala unu.+

  • Maịka 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “‘M ga-achịkọta Jekọb, unu dum;+ aghaghị m ịchịkọta ndị Izrel fọdụrụnụ.+ M ga-eme ka ha dịrị n’otu, dị ka ìgwè atụrụ nke nọ n’ogige atụrụ, dị ka ìgwè anụ nke nọ n’ebe ha na-ata ahịhịa;+ a ga-eme mkpọtụ na ha n’ihi ndị mmadụ.’+

  • Zekaraya 8:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Lee, m na-azọpụta ndị m n’ala nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ala nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+

  • Ndị Rom 11:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 otú a ka a ga-esikwa zọpụta Izrel+ dum. Dị nnọọ ka e dere, sị: “Onye nnapụta ga-esi na Zayọn pụta+ wee mee ka ụmụ Jekọb kwụsị ime omume asọpụrụghị Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya