Jeremaya 32:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 ‘Lee, m ga-esi n’ala niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe+ chụga ha kpọkọta ha; m ga-akpọlata ha n’ebe a, meekwa ka ha biri n’obi iru ala.+ Ezikiel 36:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M ga-esi n’etiti mba ndị ahụ kpọpụta unu, sikwa n’ala niile kpọkọta unu, kpọlata unu n’ala unu.+
37 ‘Lee, m ga-esi n’ala niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe+ chụga ha kpọkọta ha; m ga-akpọlata ha n’ebe a, meekwa ka ha biri n’obi iru ala.+