16 A ga-enwekwa okporo ụzọ+ ga-esi n’Asiria pụta maka ndị fọdụrụ+ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ,+ dị nnọọ ka e nwere maka Izrel n’ụbọchị o si n’ala Ijipt pụta.
6 M ga-asị ebe ugwu,+ ‘Hapụ ha!’ sịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị ikom, sikwanụ na nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị inyom,+
31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.