Aịzaya 43:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M ga-asị ebe ugwu, ‘Hapụ ha!’+ M ga-asịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị nwoke, sikwanụ ná nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị nwaanyị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:6 Amụma Aịsaịa II, p. 50
6 M ga-asị ebe ugwu, ‘Hapụ ha!’+ M ga-asịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị nwoke, sikwanụ ná nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị nwaanyị.+