Aịzaya 43:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-asị ebe ugwu,+ ‘Hapụ ha!’ sịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị ikom, sikwanụ na nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị inyom,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:6 Amụma Aịsaịa II, p. 50
6 M ga-asị ebe ugwu,+ ‘Hapụ ha!’ sịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị ikom, sikwanụ na nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị inyom,+