Aịzaya 49:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Legharịa anya hụrụ. A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị. “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru,+ “ị ga-eyiri ha niile dị ka ihe ịchọ mma, ị ga-eyiri ha otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eyiri ihe ịchọ mma.+
18 Legharịa anya hụrụ. A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị. “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru,+ “ị ga-eyiri ha niile dị ka ihe ịchọ mma, ị ga-eyiri ha otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eyiri ihe ịchọ mma.+