Aịzaya 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+ Aịzaya 60:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Legharịa anya hụrụ! A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị.+ Ụmụ gị ndị ikom si n’ebe dị anya na-abịa, a ga-ekukwa ụmụ gị ndị inyom n’akụkụ bịa wee lekọta ha.+ Matiu 24:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.
5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+
4 “Legharịa anya hụrụ! A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị.+ Ụmụ gị ndị ikom si n’ebe dị anya na-abịa, a ga-ekukwa ụmụ gị ndị inyom n’akụkụ bịa wee lekọta ha.+
31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.