Aịzaya 49:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee! M ga-eweliri mba dị iche iche aka m,+ m ga-ewelikwara ndị dị iche iche ihe mgbaàmà m.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị ikom n’obi bịa, ha ga-ebukwa ụmụ gị ndị inyom n’ubu ha.+
22 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee! M ga-eweliri mba dị iche iche aka m,+ m ga-ewelikwara ndị dị iche iche ihe mgbaàmà m.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị ikom n’obi bịa, ha ga-ebukwa ụmụ gị ndị inyom n’ubu ha.+