Aịzaya 49:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m elu ka mba dị iche iche hụ ya. M ga-egwunyekwara mba dị iche iche ihe ga-agbara ha àmà.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị nwoke n’aka* kutere gị,Burukwa ụmụ gị ndị nwaanyị n’ubu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:22 Amụma Aịsaịa II, p. 148-149
22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m elu ka mba dị iche iche hụ ya. M ga-egwunyekwara mba dị iche iche ihe ga-agbara ha àmà.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị nwoke n’aka* kutere gị,Burukwa ụmụ gị ndị nwaanyị n’ubu.+