Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 1:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Onye ọ bụla n’ime unu niile nke so ná ndị ya, ka Chineke ya nọnyere ya. Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, rụghachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel (ọ bụ ya bụ ezi Chineke), onye ụlọ ya dị na Jeruselem.*

  • Aịzaya 11:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 N’oge ahụ, mgbọrọgwụ Jesi+ ga-eguzo ọtọ bụrụ ihe na-agbara ndị dị iche iche àmà.+

      Mba dị iche iche ga-agakwuru ya ka o duzie ha.*+

      Ebe ọ na-anọ ezu ike ga-adịkwa ebube.

  • Aịzaya 11:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ọ ga-edowe ihe ga-agbara mba niile àmà, kpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa,+ sikwa n’ebe niile n’ụwa* kpọkọta ndị Juda a chụsara achụsa.+

  • Aịzaya 62:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ.

      Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+

      Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ.

      Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+

      Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya