Ndị Rom 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe onye ga-esi n’ezinụlọ* Jesi.+ Ọ ga-achịkwa mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche ga-enwe olileanya na ya.”+ Mkpughe 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Mụnwa, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a ga-abara ọgbakọ niile uru. Abụ m mgbọrọgwụ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ+ nke na-enwu gbaa.”
12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe onye ga-esi n’ezinụlọ* Jesi.+ Ọ ga-achịkwa mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche ga-enwe olileanya na ya.”+
16 “Mụnwa, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a ga-abara ọgbakọ niile uru. Abụ m mgbọrọgwụ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ+ nke na-enwu gbaa.”