5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+
5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ibe ákwá. Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriela.+ N’ihi ya, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie ya.”