-
Aịzaya 52:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 E mere ya ihe otú ndị ma ya na-agaghịzi amata ya.
Ihe a e mere ya kpara mma ya aka ọjọọ. O nwetụbeghịkwa onye e mere ihe e mere ya.
Ọ tụrụ ọtụtụ ndị n’anya, ha ekporopụ anya na-ele ya.
-