Jọn 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube ọkpara a mụrụ naanị ya na-enweta+ n’aka nna ya. O jupụtakwara n’amara Chineke nakwa n’eziokwu.
14 Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́+ ma bie n’etiti anyị. Anyị hụkwara ebube ya, bụ́ ụdị ebube ọkpara a mụrụ naanị ya na-enweta+ n’aka nna ya. O jupụtakwara n’amara Chineke nakwa n’eziokwu.