Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka a ghara ibibi onye ọ bụla nwere okwukwe na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+ 1 Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+
16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka a ghara ibibi onye ọ bụla nwere okwukwe na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+
9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+