-
1 Jọn 4:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+ 10 Otú a ka ịhụnanya a dị: Ọ bụghị na ọ bụ anyị hụrụ Chineke n’anya, kama ọ bụ ya hụrụ anyị n’anya wee zite Ọkpara ya ka ọ bụrụ àjà maka mmehie anyị+ nke ga-eme ka anyị na ya dị n’udo.+
-